1 Ihe E Mere 29:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Akụnụba na ebube na-esi n’aka gị.+ Ọ bụkwa gị na-achị ihe niile.+ I siri ezigbo ike,+ bụrụkwa onye ukwu.+ I nwere ike ime ka mmadụ bụrụ onye ukwu,+ nweekwa ike inye mmadụ niile ike.+
12 Akụnụba na ebube na-esi n’aka gị.+ Ọ bụkwa gị na-achị ihe niile.+ I siri ezigbo ike,+ bụrụkwa onye ukwu.+ I nwere ike ime ka mmadụ bụrụ onye ukwu,+ nweekwa ike inye mmadụ niile ike.+