1 Ihe E Mere 29:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ị ma na anyị bụ ndị mbịarambịa na ndị ọbịa dị ka ndị nna nna anyị niile.+ N’ihi na ụbọchị ndụ anyị n’elu ụwa dị ka onyinyo.+ E wezụgakwa gị, anyị enweghị olileanya.
15 Ị ma na anyị bụ ndị mbịarambịa na ndị ọbịa dị ka ndị nna nna anyị niile.+ N’ihi na ụbọchị ndụ anyị n’elu ụwa dị ka onyinyo.+ E wezụgakwa gị, anyị enweghị olileanya.