1 Ihe E Mere 29:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Nyekwara Solomọn nwa m aka ka obi ya niile dịrị n’ebe ị nọ+ ka o nwee ike na-edebe iwu gị,+ na-eme ihe i kwuru, na-esokwa ntụziaka gị. Nyere ya aka ka o mee ihe a niile, rụọkwa nnukwu ụlọ nsọ a m kwakọtara ihe a ga-eji arụ ya.”+
19 Nyekwara Solomọn nwa m aka ka obi ya niile dịrị n’ebe ị nọ+ ka o nwee ike na-edebe iwu gị,+ na-eme ihe i kwuru, na-esokwa ntụziaka gị. Nyere ya aka ka o mee ihe a niile, rụọkwa nnukwu ụlọ nsọ a m kwakọtara ihe a ga-eji arụ ya.”+