1 Ihe E Mere 29:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ha nọkwa n’ihu Jehova n’ụbọchị ahụ na-enwe aṅụrị, na-eri, na-aṅụkwa.+ Ha chikwara Solomọn nwa Devid eze nke ugboro abụọ, teekwa ya mmanụ n’ihu Jehova ka ọ bụrụ onye ndú.+ Ha họpụtakwara Zedọk ka ọ bụrụ onye nchụàjà.+
22 Ha nọkwa n’ihu Jehova n’ụbọchị ahụ na-enwe aṅụrị, na-eri, na-aṅụkwa.+ Ha chikwara Solomọn nwa Devid eze nke ugboro abụọ, teekwa ya mmanụ n’ihu Jehova ka ọ bụrụ onye ndú.+ Ha họpụtakwara Zedọk ka ọ bụrụ onye nchụàjà.+