1 Ihe E Mere 29:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ndị isi niile,+ ndị niile bụ́ dike n’agha,+ nakwa ụmụ Eze Devid niile+ nọ na-erubere Eze Solomọn isi.
24 Ndị isi niile,+ ndị niile bụ́ dike n’agha,+ nakwa ụmụ Eze Devid niile+ nọ na-erubere Eze Solomọn isi.