1 Ihe E Mere 29:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọ nwụrụ mgbe o mere ezigbo agadi.+ Ogologo ndụ ọ dịrị, akụnụba o nwere, na otú o si dị ebube jukwara ya afọ. Solomọn nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+
28 Ọ nwụrụ mgbe o mere ezigbo agadi.+ Ogologo ndụ ọ dịrị, akụnụba o nwere, na otú o si dị ebube jukwara ya afọ. Solomọn nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+