1 Ihe E Mere 29:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 E dere akụkọ ndụ Eze Devid, malite ná mbido ruo ná ngwụcha, n’akwụkwọ. Ọ bụ Samuel onye ọhụ ụzọ, Netan+ onye amụma, na Gad+ onye ọhụụ dere ya. 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:29 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 32
29 E dere akụkọ ndụ Eze Devid, malite ná mbido ruo ná ngwụcha, n’akwụkwọ. Ọ bụ Samuel onye ọhụ ụzọ, Netan+ onye amụma, na Gad+ onye ọhụụ dere ya.