-
2 Ihe E Mere 1:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Chineke wee sị Solomọn: “Ebe ọ bụ ihe a bụ mkpa gị, ebe ọ bụkwa na ị rịọghị ka m nye gị akụnụba, meekwa ka a na-asọpụrụ gị, ị rịọghịkwa ka ndị kpọrọ gị asị nwụọ ma ọ bụkwanụ ka m nye gị ogologo ndụ, kama ị rịọrọ ka m nye gị amamihe, ka m meekwa ka ị mata otú ị ga-esi na-ekpe ndị m m mere gị eze ha ikpe,+
-