2 Ihe E Mere 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Solomọn wee si n’ebe dị elu dị na Gibiọn,+ ebe ụlọikwuu nzute dị, lọta Jeruselem. Ọ nọkwa na-achị Izrel.
13 Solomọn wee si n’ebe dị elu dị na Gibiọn,+ ebe ụlọikwuu nzute dị, lọta Jeruselem. Ọ nọkwa na-achị Izrel.