2 Ihe E Mere 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọlaọcha na ọlaedo eze webatara na Jeruselem dị ọtụtụ ka nkume.+ Osisi sida o butere dịkwa ọtụtụ ka osisi sịkamọ ndị dị na Shefila.*+
15 Ọlaọcha na ọlaedo eze webatara na Jeruselem dị ọtụtụ ka nkume.+ Osisi sida o butere dịkwa ọtụtụ ka osisi sịkamọ ndị dị na Shefila.*+