2 Ihe E Mere 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Solomọn họpụtara puku mmadụ iri asaa (70,000) ka ha na-arụ ọrụ ndị nkịtị na-arụ,* họpụtakwa puku mmadụ iri asatọ (80,000) ka ha na-awa nkume n’ugwu.+ Ọ họpụtakwara puku mmadụ atọ na narị isii (3,600) ka ha na-elekọta ha.+
2 Solomọn họpụtara puku mmadụ iri asaa (70,000) ka ha na-arụ ọrụ ndị nkịtị na-arụ,* họpụtakwa puku mmadụ iri asatọ (80,000) ka ha na-awa nkume n’ugwu.+ Ọ họpụtakwara puku mmadụ atọ na narị isii (3,600) ka ha na-elekọta ha.+