7 Ugbu a, zitere m onye omenkà bụ́ aka ochie n’iji ọlaedo, ọlaọcha, ọla kọpa,+ na ígwè akpụ ihe. Ọ ga-amakwa otú e si akpa ajị anụ na-acha pọpụl, na eri na-acha uhie uhie nakwa nke na-acha anụnụ anụnụ. Onye ahụ na ndị omenkà Devid nna m kpọtaara m+ ga-anọ na Juda nakwa na Jeruselem na-arụ ọrụ.