2 Ihe E Mere 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Si na Lebanọn butere m osisi sida, osisi junipa+ nakwa osisi algọm,+ n’ihi na ama m na igbutu osisi ndị dị na Lebanọn+ doro ndị na-ejere gị ozi anya. Ndị na-ejere m ozi ga-eso ndị na-ejere gị ozi rụọ ọrụ+
8 Si na Lebanọn butere m osisi sida, osisi junipa+ nakwa osisi algọm,+ n’ihi na ama m na igbutu osisi ndị dị na Lebanọn+ doro ndị na-ejere gị ozi anya. Ndị na-ejere m ozi ga-eso ndị na-ejere gị ozi rụọ ọrụ+