2 Ihe E Mere 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M ga-ebunye ndị na-ejere gị ozi na-egbutu osisi ndị ahụ nri.+ M ga-enye ha ọka wit dị puku kọọ* iri abụọ (20,000), ọka bali dị puku kọọ iri abụọ (20,000), mmanya dị puku bat* iri abụọ (20,000) nakwa mmanụ dị puku bat iri abụọ (20,000).”
10 M ga-ebunye ndị na-ejere gị ozi na-egbutu osisi ndị ahụ nri.+ M ga-enye ha ọka wit dị puku kọọ* iri abụọ (20,000), ọka bali dị puku kọọ iri abụọ (20,000), mmanya dị puku bat* iri abụọ (20,000) nakwa mmanụ dị puku bat iri abụọ (20,000).”