2 Ihe E Mere 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Haịram kwukwara, sị: “Ka e too Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye kere eluigwe na ụwa, n’ihi na o nyere Eze Devid nwa ma ihe,+ nke dị akọ, na-aghọtakwa ihe.+ Nwa ya a ga-arụrụ Jehova ụlọ, rụọkwara onwe ya obí eze.
12 Haịram kwukwara, sị: “Ka e too Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye kere eluigwe na ụwa, n’ihi na o nyere Eze Devid nwa ma ihe,+ nke dị akọ, na-aghọtakwa ihe.+ Nwa ya a ga-arụrụ Jehova ụlọ, rụọkwara onwe ya obí eze.