-
2 Ihe E Mere 2:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ọ bụ nwa otu nwaanyị si n’ebo Dan. Ma nna ya bụ onye Taya. Ọ bụ aka ochie n’iji ọlaedo, ọlaọcha, ọla kọpa, ígwè, na nkume akpụ ihe. Ọ makwa otú e si eji osisi arụ ọrụ nakwa otú e si akpa ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha anụnụ anụnụ, ákwà ọma, na ákwà na-acha uhie uhie.+ Ọ makwa otú e si akpụ ụdị ihe ọ bụla a na-akpụ akpụ nakwa otú e si arụpụta ụdị ihe ọ bụla e nyere ya rụọ.+ Ya na ndị omenkà gị nakwa ndị omenkà onyenwe m Devid bụ́ nna gị ga na-arụkọ ọrụ.
-