2 Ihe E Mere 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Anyịnwa ga-esi Lebanọn+ gbutere gị osisi, ole ọ bụla ị chọrọ. Anyị ga-eke ha n’ùkwù n’ùkwù si n’oké osimiri butere gị ha Jọpa,+ gị agazie ebe ahụ buru ha buga Jeruselem.”+
16 Anyịnwa ga-esi Lebanọn+ gbutere gị osisi, ole ọ bụla ị chọrọ. Anyị ga-eke ha n’ùkwù n’ùkwù si n’oké osimiri butere gị ha Jọpa,+ gị agazie ebe ahụ buru ha buga Jeruselem.”+