2 Ihe E Mere 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Solomọn wee gụọ ụmụ nwoke niile bụ́ ndị mbịarambịa bi n’Izrel ọnụ,+ otú ahụ Devid nna ya gụrụ ndị mmadụ ọnụ.+ Ọ gụtara otu narị puku mmadụ na puku iri ise na atọ na narị mmadụ isii (153,600).
17 Solomọn wee gụọ ụmụ nwoke niile bụ́ ndị mbịarambịa bi n’Izrel ọnụ,+ otú ahụ Devid nna ya gụrụ ndị mmadụ ọnụ.+ Ọ gụtara otu narị puku mmadụ na puku iri ise na atọ na narị mmadụ isii (153,600).