2 Ihe E Mere 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Solomọn mechara bido ịrụ ụlọ Jehova+ na Jeruselem n’Ugwu Moraya.+ N’ebe ahụ ka Jehova pụtara n’ihu Devid nna ya.+ Devid nọkwa ebe ahụ, n’ebe Ọnan+ onye Jebus na-azọcha ọka, kwadebe maka ụlọ nsọ a ga-arụ.
3 Solomọn mechara bido ịrụ ụlọ Jehova+ na Jeruselem n’Ugwu Moraya.+ N’ebe ahụ ka Jehova pụtara n’ihu Devid nna ya.+ Devid nọkwa ebe ahụ, n’ebe Ọnan+ onye Jebus na-azọcha ọka, kwadebe maka ụlọ nsọ a ga-arụ.