2 Ihe E Mere 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O jikwa ọlaedo machie+ ụlọ ahụ, ọnụ ụzọ ya, ahụ́ ya, ibo ya, na ogologo osisi ndị e ji kụọ elu ya. Ọ tụkwara ọtụtụ cherob n’ahụ́ ụlọ ahụ.+
7 O jikwa ọlaedo machie+ ụlọ ahụ, ọnụ ụzọ ya, ahụ́ ya, ibo ya, na ogologo osisi ndị e ji kụọ elu ya. Ọ tụkwara ọtụtụ cherob n’ahụ́ ụlọ ahụ.+