2 Ihe E Mere 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Nku cherob ndị ahụ+ dị kubit iri abụọ n’ogologo. Otu nku cherob nke mbụ dị kubit ise, na-emetụkwa n’ahụ́ ụlọ ahụ. Nku ya nke ọzọ dịkwa kubit ise, na-emetụ nku cherob nke abụọ.
11 Nku cherob ndị ahụ+ dị kubit iri abụọ n’ogologo. Otu nku cherob nke mbụ dị kubit ise, na-emetụkwa n’ahụ́ ụlọ ahụ. Nku ya nke ọzọ dịkwa kubit ise, na-emetụ nku cherob nke abụọ.