-
2 Ihe E Mere 3:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Nku cherob ndị a gbasara agbasa. Ha niile dịkwa kubit iri abụọ. Cherob ndị ahụ guzo ọtọ, cheekwa ihu n’Ebe Nsọ.