2 Ihe E Mere 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O jikwa ọlaedo rụọ ihe ndị e ji adọsa ọkụ*+ otú e kwuru ka e si rụọ ha.+ Ha dị iri. Ọ dọsakwara ha n’ụlọ nsọ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe.+
7 O jikwa ọlaedo rụọ ihe ndị e ji adọsa ọkụ*+ otú e kwuru ka e si rụọ ha.+ Ha dị iri. Ọ dọsakwara ha n’ụlọ nsọ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe.+