22 Ihe ndị ọzọ ọ rụrụ bụ ihe ndị e ji emenyụ ọkụ, efere, iko, na ihe ndị e ji agụrụ ọkụ, ndị e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ. O jikwa ọlaedo rụọ+ ọnụ ụzọ a ga-esi na-abata n’ụlọ ahụ, ibo ụzọ a ga-esi na-abanye Ebe Kacha Nsọ,+ na ibo ụzọ ndị dị n’ụlọ nsọ ahụ.