2 Ihe E Mere 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Eze Solomọn na ndị Izrel niile a kpọrọ ka ha bịa nnọkọ ahụ nọ n’ihu Igbe ahụ. Atụrụ na ehi a chụrụ n’àjà+ karịkwara akarị nke na e nweghị ike ịgụta ha ọnụ.
6 Eze Solomọn na ndị Izrel niile a kpọrọ ka ha bịa nnọkọ ahụ nọ n’ihu Igbe ahụ. Atụrụ na ehi a chụrụ n’àjà+ karịkwara akarị nke na e nweghị ike ịgụta ha ọnụ.