-
2 Ihe E Mere 5:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Okporo osisi ndị ahụ dị ogologo nke na onye nọ n’Ebe Nsọ, n’ihu Ebe Kacha Nsọ, na-ahụ ọnụ ọnụ ha, ma onye nọ n’èzí anaghị ahụ ha. Ha dịkwa ebe ahụ ruo taa.
-