2 Ihe E Mere 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Naanị ihe dị n’ime Igbe ahụ bụ mbadamba nkume abụọ Mosis tinyere n’ime ya na Horeb.+ O tinyere ha mgbe Jehova na ndị Izrel gbara ndụ,+ n’oge ha si n’Ijipt na-apụta.+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:10 Ụlọ Nche,1/15/2006, p. 31
10 Naanị ihe dị n’ime Igbe ahụ bụ mbadamba nkume abụọ Mosis tinyere n’ime ya na Horeb.+ O tinyere ha mgbe Jehova na ndị Izrel gbara ndụ,+ n’oge ha si n’Ijipt na-apụta.+