2 Ihe E Mere 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ígwé ojii ahụ mere ka ndị nchụàjà gharazie ije ozi ha, n’ihi na ebube Jehova juru n’ụlọ ezi Chineke.+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:14 Ụlọ Nche,5/1/1994, p. 10
14 Ígwé ojii ahụ mere ka ndị nchụàjà gharazie ije ozi ha, n’ihi na ebube Jehova juru n’ụlọ ezi Chineke.+