2 Ihe E Mere 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 ‘Malite n’ụbọchị m si n’ala Ijipt kpọpụta ndị m, ọ dịghị obodo m họọrọ n’ebo niile n’Izrel ka a rụọ ụlọ a ga-anọ na-eto aha m.+ Ọ dịghịkwa onye m họọrọ ka ọ bụrụ onye ndú ndị Izrel bụ́ ndị m.
5 ‘Malite n’ụbọchị m si n’ala Ijipt kpọpụta ndị m, ọ dịghị obodo m họọrọ n’ebo niile n’Izrel ka a rụọ ụlọ a ga-anọ na-eto aha m.+ Ọ dịghịkwa onye m họọrọ ka ọ bụrụ onye ndú ndị Izrel bụ́ ndị m.