2 Ihe E Mere 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ahọrọla m Jeruselem+ ka a nọrọ na ya na-eto aha m. Ahọrọkwala m Devid ka ọ chịwa ndị Izrel bụ́ ndị m.’+
6 Ma ahọrọla m Jeruselem+ ka a nọrọ na ya na-eto aha m. Ahọrọkwala m Devid ka ọ chịwa ndị Izrel bụ́ ndị m.’+