2 Ihe E Mere 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova emezuokwala nkwa o kwere, n’ihi na anọchiela m Devid nna m, m nọkwa n’ocheeze Izrel,+ otú Jehova kwere ná nkwa.+ Arụọkwala m ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke Izrel.
10 Jehova emezuokwala nkwa o kwere, n’ihi na anọchiela m Devid nna m, m nọkwa n’ocheeze Izrel,+ otú Jehova kwere ná nkwa.+ Arụọkwala m ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke Izrel.