13 (Solomọn adịla mbụ jiri ọla kọpa rụọ ihe dị elu a na-eguzo ekwu okwu ma dọsa ya n’etiti ogige ụlọ ahụ.+ Ogologo ya dị kubit ise, obosara ya adị kubit ise, ma ogo ya dị kubit atọ. Solomọn guzokwa n’elu ihe ahụ.) O gburu ikpere n’ala n’ihu ndị Izrel niile, gbasaa aka ya abụọ chee ha n’eluigwe.+