2 Ihe E Mere 6:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Biko, ka anya gị dịrị n’ụlọ a ehihie na abalị, n’ebe a i kwuru na a ga-anọ na-eto aha gị.+ Geekwa ntị n’ekpere ohu gị chere ihu ebe a na-ekpe.
20 Biko, ka anya gị dịrị n’ụlọ a ehihie na abalị, n’ebe a i kwuru na a ga-anọ na-eto aha gị.+ Geekwa ntị n’ekpere ohu gị chere ihu ebe a na-ekpe.