2 Ihe E Mere 6:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 biko, nọrọ n’eluigwe nụrụ, meekwa ihe gbasara ya. Kpeere ndị ohu gị ikpe. Mee ka onye ajọ omume buru ihe o metara,+ ka ọ bụrụ ụgwọ ọrụ ya. Kwuokwa na aka onye ezi omume dị ọcha,* kwụọkwa ya ụgwọ maka ezi omume ya.+
23 biko, nọrọ n’eluigwe nụrụ, meekwa ihe gbasara ya. Kpeere ndị ohu gị ikpe. Mee ka onye ajọ omume buru ihe o metara,+ ka ọ bụrụ ụgwọ ọrụ ya. Kwuokwa na aka onye ezi omume dị ọcha,* kwụọkwa ya ụgwọ maka ezi omume ya.+