2 Ihe E Mere 6:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 biko, nọrọ n’eluigwe nụrụ arịrịọ ha, gbagharakwa mmehie ndị ohu gị, ya bụ, ndị Izrel bụ́ ndị gị. Zi ha ụzọ dị mma ha kwesịrị iso,+ meekwa ka mmiri zoo+ n’ala gị nke i nyere ndị gị ka ọ bụrụ nke ha.
27 biko, nọrọ n’eluigwe nụrụ arịrịọ ha, gbagharakwa mmehie ndị ohu gị, ya bụ, ndị Izrel bụ́ ndị gị. Zi ha ụzọ dị mma ha kwesịrị iso,+ meekwa ka mmiri zoo+ n’ala gị nke i nyere ndị gị ka ọ bụrụ nke ha.