2 Ihe E Mere 6:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 “Ọ bụrụkwa na onye mba ọzọ, onye na-abụghị onye Izrel, onye sikwa n’obodo dị anya bịa n’ihi aha gị dị ebube,+ n’ihi aka gị siri ike, nakwa n’ihi ike gị, abịa chee ihu n’ụlọ a kpee ekpere,+
32 “Ọ bụrụkwa na onye mba ọzọ, onye na-abụghị onye Izrel, onye sikwa n’obodo dị anya bịa n’ihi aha gị dị ebube,+ n’ihi aka gị siri ike, nakwa n’ihi ike gị, abịa chee ihu n’ụlọ a kpee ekpere,+