2 Ihe E Mere 6:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 biko, nọrọ n’eluigwe ebe i bi nụ ekpere ya, meekwara ya ihe niile ọ na-arịọ gị, ka ndị niile nọ n’ụwa wee mara aha gị,+ na-atụkwa egwu gị otú ndị Izrel bụ́ ndị gị na-eme, ka ha wee marakwa na m rụrụ ụlọ a ka a nọrọ na-eto aha gị.
33 biko, nọrọ n’eluigwe ebe i bi nụ ekpere ya, meekwara ya ihe niile ọ na-arịọ gị, ka ndị niile nọ n’ụwa wee mara aha gị,+ na-atụkwa egwu gị otú ndị Izrel bụ́ ndị gị na-eme, ka ha wee marakwa na m rụrụ ụlọ a ka a nọrọ na-eto aha gị.