2 Ihe E Mere 6:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 ha anọrọkwa n’obodo ndị dọọrọ ha n’agha+ jiri obi ha niile na mkpụrụ obi* ha niile lọghachikwute gị,+ ha echeekwa ihu n’ụlọ a m rụrụ ka a nọrọ na-eto aha gị, nke dị n’ala i nyere ndị nna nna ha nakwa n’obodo ị họọrọ,+ kpee ekpere,
38 ha anọrọkwa n’obodo ndị dọọrọ ha n’agha+ jiri obi ha niile na mkpụrụ obi* ha niile lọghachikwute gị,+ ha echeekwa ihu n’ụlọ a m rụrụ ka a nọrọ na-eto aha gị, nke dị n’ala i nyere ndị nna nna ha nakwa n’obodo ị họọrọ,+ kpee ekpere,