2 Ihe E Mere 6:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 biko, nọrọ n’eluigwe, ebe i bi, nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha na-arịọ ka i meere ha amara, mesookwa ha otú dị mma+ ma gbaghara ndị gị mehiere gị.
39 biko, nọrọ n’eluigwe, ebe i bi, nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha na-arịọ ka i meere ha amara, mesookwa ha otú dị mma+ ma gbaghara ndị gị mehiere gị.