2 Ihe E Mere 6:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Jehova Chineke, ka gị na igbe ọgbụgba ndụ, nke na-egosi na ị dị ike, nọrọ ebe a zuru ike.+ Jehova Chineke, ka ndị nchụàjà gị na-egosi na ọ bụ gị na-azọpụta mmadụ.* Ka ndị na-erubere gị isi ṅụrịakwa ọṅụ n’ihi ihe ọma.+
41 Jehova Chineke, ka gị na igbe ọgbụgba ndụ, nke na-egosi na ị dị ike, nọrọ ebe a zuru ike.+ Jehova Chineke, ka ndị nchụàjà gị na-egosi na ọ bụ gị na-azọpụta mmadụ.* Ka ndị na-erubere gị isi ṅụrịakwa ọṅụ n’ihi ihe ọma.+