2 Ihe E Mere 6:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Jehova Chineke, ajụla onye i tere mmanụ.+ Cheta otú i si gosi Devid ohu gị na ị hụrụ ya n’anya.”+