2 Ihe E Mere 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ozugbo Solomọn kpechara ekpere,+ ọkụ si n’eluigwe bịa+ rechapụ anụ ahụ e ji chụọ àjà a na-esu ọkụ na àjà ndị ọzọ, ebube Jehova ejukwa n’ụlọ ahụ.+
7 Ozugbo Solomọn kpechara ekpere,+ ọkụ si n’eluigwe bịa+ rechapụ anụ ahụ e ji chụọ àjà a na-esu ọkụ na àjà ndị ọzọ, ebube Jehova ejukwa n’ụlọ ahụ.+