-
2 Ihe E Mere 7:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Solomọn dokwara etiti ogige dị n’ihu ụlọ Jehova nsọ n’ihi na ọ chọrọ ịnọ ebe ahụ chụọ àjà a na-esu ọkụ,+ jirikwa abụba si n’anụ e ji chụọ àjà udo chụọ àjà. Ọ chọrọ ịnọ ebe ahụ chụọ àjà maka na ebe ịchụàjà ahụ o ji ọla kọpa rụọ+ dị obere ịnọ chụọ àjà a na-esu ọkụ, àjà ọka,+ na àjà e ji abụba achụ.+
-