2 Ihe E Mere 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ha ji ụbọchị asaa mee ememme e ji nyefee Chineke ebe ịchụàjà, jirikwa ụbọchị asaa mee oriri maka ya. Ma, ha nwere nzukọ pụrụ iche n’ụbọchị nke asatọ.*+
9 Ha ji ụbọchị asaa mee ememme e ji nyefee Chineke ebe ịchụàjà, jirikwa ụbọchị asaa mee oriri maka ya. Ma, ha nwere nzukọ pụrụ iche n’ụbọchị nke asatọ.*+