2 Ihe E Mere 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma n’abalị iri abụọ na atọ n’ọnwa nke asaa, ọ gwara ha ka ha lawa, ha alaakwa n’ụlọ ha dị iche iche. Obi nọkwa na-atọ ha ụtọ, ha ana-aṅụrịkwa ọṅụ+ n’ihi ihe ọma Jehova meere Devid, Solomọn, na ndị ya bụ́ ndị Izrel.+
10 Ma n’abalị iri abụọ na atọ n’ọnwa nke asaa, ọ gwara ha ka ha lawa, ha alaakwa n’ụlọ ha dị iche iche. Obi nọkwa na-atọ ha ụtọ, ha ana-aṅụrịkwa ọṅụ+ n’ihi ihe ọma Jehova meere Devid, Solomọn, na ndị ya bụ́ ndị Izrel.+