2 Ihe E Mere 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 ma, ndị m, bụ́ ndị na-aza aha m,+ eweda onwe ha ala,+ kpee ekpere, chọọ m, hapụkwa ụzọ ọjọọ ha,+ m ga-anọ n’eluigwe nụ ekpere ha, gbagharakwa ha mmehie ha. M ga-emekwa ka ala ha mewe nri ọzọ.+
14 ma, ndị m, bụ́ ndị na-aza aha m,+ eweda onwe ha ala,+ kpee ekpere, chọọ m, hapụkwa ụzọ ọjọọ ha,+ m ga-anọ n’eluigwe nụ ekpere ha, gbagharakwa ha mmehie ha. M ga-emekwa ka ala ha mewe nri ọzọ.+