2 Ihe E Mere 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 m ga-eme ka ocheeze nke alaeze gị sie ike,+ otú m kwere Devid nna gị+ ná nkwa mgbe mụ na ya gbara ndụ. M sịrị ya, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ezinụlọ gị ga-anọ n’ocheeze Izrel.’+
18 m ga-eme ka ocheeze nke alaeze gị sie ike,+ otú m kwere Devid nna gị+ ná nkwa mgbe mụ na ya gbara ndụ. M sịrị ya, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ezinụlọ gị ga-anọ n’ocheeze Izrel.’+