2 Ihe E Mere 7:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma ọ bụrụ na unu agbanwee, kwụsị iso ntụziaka m, kwụsị idebe iwu ndị m nyere unu, gaakwa fewe chi ọzọ dị iche iche ma kpọwara ha isiala,+
19 Ma ọ bụrụ na unu agbanwee, kwụsị iso ntụziaka m, kwụsị idebe iwu ndị m nyere unu, gaakwa fewe chi ọzọ dị iche iche ma kpọwara ha isiala,+