2 Ihe E Mere 7:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ụlọ a ga-abụzi ụlọ e bibiri ebibi. Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya na-ele ya,+ na-asịkwa, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+
21 Ụlọ a ga-abụzi ụlọ e bibiri ebibi. Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya na-ele ya,+ na-asịkwa, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+