2 Ihe E Mere 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 A ga-asịkwa ya, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ Jehova+ bụ́ Chineke ndị nna nna ha, onye kpọpụtara ha n’Ijipt.+ Ha nabatakwara chi ọzọ dị iche iche, kpọwara ha isiala ma fewe ha.+ Ọ bụ ya mere o ji mee ka ọdachi a niile dakwasị ha.’”+
22 A ga-asịkwa ya, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ Jehova+ bụ́ Chineke ndị nna nna ha, onye kpọpụtara ha n’Ijipt.+ Ha nabatakwara chi ọzọ dị iche iche, kpọwara ha isiala ma fewe ha.+ Ọ bụ ya mere o ji mee ka ọdachi a niile dakwasị ha.’”+